4
IGBO SS1 EZINAULO

IGBO SS1 EZINAULO. Gini bu Ezinaulo? Ihe ezinaulo putara bu otu e nwere nna, nne na umu ha muru. O bu n’ezinaulo ka mmekorita mmadu na ibe ya na amalite

Embed Size (px)

Citation preview

Page 1: IGBO SS1 EZINAULO. Gini bu Ezinaulo? Ihe ezinaulo putara bu otu e nwere nna, nne na umu ha muru. O bu n’ezinaulo ka mmekorita mmadu na ibe ya na amalite

IGBO SS1

EZINAULO

Page 2: IGBO SS1 EZINAULO. Gini bu Ezinaulo? Ihe ezinaulo putara bu otu e nwere nna, nne na umu ha muru. O bu n’ezinaulo ka mmekorita mmadu na ibe ya na amalite

Gini bu Ezinaulo?

• Ihe ezinaulo putara bu otu e nwere nna, nne na umu ha muru. O bu n’ezinaulo ka mmekorita mmadu na ibe ya na amalite

UDI EZINAULO E NWERE (1) Ezinaulo otu mkpuke (Nuclear Family ) (2) Ezinaulo ubara mkpuke (Compound Family )(3) Ezinaulo mbisa (Extended Family)

Page 3: IGBO SS1 EZINAULO. Gini bu Ezinaulo? Ihe ezinaulo putara bu otu e nwere nna, nne na umu ha muru. O bu n’ezinaulo ka mmekorita mmadu na ibe ya na amalite

NDI MEBERE EZINAULO

• Nna • Nne • Umuaka • Nwa nwaniyi nwanne m • Nwa nwoke nwanne m• Nwanne nnam / nwanne nne m nwoke • Nwa nwanne nna m / nwa nwanne nne m

Page 4: IGBO SS1 EZINAULO. Gini bu Ezinaulo? Ihe ezinaulo putara bu otu e nwere nna, nne na umu ha muru. O bu n’ezinaulo ka mmekorita mmadu na ibe ya na amalite

IHE OMUME

• Kowaa nke oma ihe bu ezinaulo• Deputa udi ezinaulo ato e nwere